27 Ha we za Jisus, si, Ayi amataghi. Ọ si-kwa-ra ha, Mu onwem agaghi-agwa kwa unu aha ike M'ji eme ihe ndia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21
Echiche Matiu 21:27 na onodu