39 N'ihi na asim unu, Unu agaghi-ahum ọzọ site n'ub͕u a ma-ọli, rue mb͕e unu gāsi, Onye agọziri agọzi ka Onye ahu bu Nke nābia n'aha Onye-nwe-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 23
Echiche Matiu 23:39 na onodu