Matiu 24:1 IGBOB

1 Jisus we si n'ulo uku Chineke pua, we nāga n'uzọ-Ya; ndi nēso uzọ-Ya we biakute Ya igosi Ya owuwu-ulo nile nke ulo uku Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:1 na onodu