2 Ma Ọ zara, si ha, Ùnu ahughi ihe ndia nile? n'ezie asim unu, Agaghi-arapu otù nkume ma-ọli n'ebe a n'elu nkume-ibe-ya, nke anāgaghi-akwatu n'ala.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24
Echiche Matiu 24:2 na onodu