Matiu 24:3 IGBOB

3 Mb͕e Ọ nānọdu n'elu ugwu Olive, ndi nēso uzọ-Ya we biakute Ya iche, si, Gwa ayi, òle mb͕e ihe ndia gābu? gini gābu kwa ihe-iriba-ama nke ọbibia-Gi, na nke ọgwugwu oge a?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:3 na onodu