Matiu 24:14 IGBOB

14 Agēkwusa kwa ozi ọma nka nke ala-eze elu-igwe n'elu-uwa dum madu bi, ka ọ buru àmà nye mba nile; mb͕e ahu ka ọgwugwu ihe nile gēru kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:14 na onodu