Matiu 24:15 IGBOB

15 Ya mere, mb͕e ọ bula unu gāhu ihe-árú nke nākpata itọb͕ọrọ-n'efu, nke ekwuru site n'ọnu Daniel onye-amuma, ka ọ nēguzo n'ebe nsọ unu (onye nāgu, ya tugharia uche),

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:15 na onodu