Matiu 24:31 IGBOB

31 Ọ gēwere kwa opì uku zipu ndi-mọ-ozi-Ya, ha gēme kwa ka ndi nke Ya arọputara si n'ifufe anọ zukọ, site n'otù nsọtu elu-igwe rue nsọtu-ya ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:31 na onodu