Matiu 24:32 IGBOB

32 Ma site n'aru osisi fig mutanu ilu-ya: mb͕e ọ bula alaka-ya dibara nrò ub͕u a, pute kwa akwukwọ-ndu-ya, unu mara na mb͕e okpom-ọku di nso;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:32 na onodu