Matiu 25:26 IGBOB

26 Ma onye-nwe-ya zara, si ya, Ajọ orù nke di ume-ngwu, i matara na anamewe ihe ubi n'ebe m'nāghaghi nkpuru, nāchikọputa kwa n'ebe m'nāfuchaghi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:26 na onodu