Matiu 25:27 IGBOB

27 ya mere, ọ di gi nkpà iwere egom tiye n'aka ndi nāb͕anwe ego, mb͕e m'biara mu onwem gānaghachi kwa nkem, ya na uma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:27 na onodu