Matiu 25:35 IGBOB

35 n'ihi na agu gurum, unu we nyem ihe M'gēri: akpiri kpọrọm nku, unu we kuru miri nyem: abum ọbìa, unu we kpọbatam;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:35 na onodu