Matiu 25:36 IGBOB

36 ab͕aram ọtọ, unu we b͕okwasim ákwà: aru adighm ike, unu we letam: anọm n'ulo-nkpọrọ, unu we biakutem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:36 na onodu