Matiu 25:37 IGBOB

37 Mb͕e ahu ndi ezi omume ahu gāza Ya, si, Onye-nwe-ayi, òle mb͕e ayi huru Gi ka agu nāgu Gi, ayi we zùa Gi? ma-ọbu ka akpiri nākpọ Gi nku, ayi we kuru miri nye Gi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:37 na onodu