Matiu 26:35 IGBOB

35 Pita si Ya, Ọ buru na ọ di nkpà ọbuná ka m'so Gi nwua, agaghm-agọnari Gi ma-ọli. Ọ bu kwa otú a ka ndi ahu nile ndi nēso uzọ-Ya kwuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:35 na onodu