Matiu 26:36 IGBOB

36 Mb͕e ahu Jisus na ha biarue ogige anākpọ Getsemane, Ọ we si ndi nēso uzọ-Ya, Nọdunu n'ebe a, rue mb͕e M'gēje n'ebe ahu kpe ekpere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:36 na onodu