Matiu 26:39 IGBOB

39 O we ga n'iru nke-ntà, da kpuchiè iru-Ya n'ala, we kpe ekpere, si, Nnam, ọ buru na ọ gēkwe me, ka iko a gabigam: ma ọ bughi dika Mu onwem nāchọ, kama dika Gi onwe-gi nāchọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:39 na onodu