Matiu 26:42 IGBOB

42 O we rapu ha je kwa ọzọ nke ub͕ò abua, kpe ekpere, si, Nnam, ọ buru na nka apughi igabiga, ma ọ buru na aṅughm ya, ka eme ihe I nāchọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:42 na onodu