Matiu 27:31 IGBOB

31 Mb͕e ha mesiri Ya ihe-ọchì, ha we yipu Ya uwe ahu, yikwasi Ya uwe-Ya nile, dupuga Ya ikpọgide Ya n'obe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:31 na onodu