Matiu 27:32 IGBOB

32 Ma mb͕e ha nāputa, ha huru otù nwoke onye Sairini, aha-ya bu Saimon: onye ahu ka ha jidere ka o so ha, ka o we būru obe-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:32 na onodu