Matiu 27:60 IGBOB

60 tọb͕ọ ya n'ílì ọhu nke aka ya, nke o gwuwarari n'oké nkume: o we kpọre otù nkume uku kwachie ọnu-uzọ ílì ahu, we la.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:60 na onodu