Matiu 27:61 IGBOB

61 Ma Meri Magdalini na Meri ọzọ nọ n'ebe ahu, nānọdu na ncherita-iru ílì ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:61 na onodu