3 Onye-ọnwunwa we biakute Ya, si Ya, Ọ buru na I bu Ọkpara Chineke, kwue ka nkume ndia ghọ ob͕e achicha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 4
Echiche Matiu 4:3 na onodu