Matiu 4:4 IGBOB

4 Ma Ọ zara, si, Edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Ọ bughi nání achicha ka madu gēji di ndu, kama ọ bu okwu nile ọ bula nke nēsi n'ọnu Chineke puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 4

Echiche Matiu 4:4 na onodu