Matiu 5:45 IGBOB

45 ka unu we buru umu nke Nna-unu Nke bi n'elu-igwe: n'ihi na Ọ nēme ka anyanwu-Ya nāwakwasi ajọ madu na ezi madu, Ọ nēme kwa ka miri zokwasi ndi ezi omume na ndi ajọ omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:45 na onodu