Matiu 5:46 IGBOB

46 N'ihi na ùnu nwere ugwọ-ọlu gini, ma ọ buru na unu huru ndi ahu n'anya, bú ndi nāhu unu n'anya? ọbuná ndi-ọna-utu, hà adighi-eme otù ihe ahu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:46 na onodu