Matiu 5:47 IGBOB

47 Ọ buru kwa na unu nēkele nání umu-nne-unu, gini ka unu nēme kari ndi ọzọ? ọbuná ndi mba ọzọ, hà adighi-eme otù ihe ahu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:47 na onodu