Matiu 6:6 IGBOB

6 Ma gi onwe-gi, mb͕e ọ bula i nēkpe ekpere, bà n'ime-ulo ntà gi, mb͕e i mechisi-kwa-ra uzọ-gi, kpere Nna-gi Nke di na nzuzo, Nna-gi Nke nāhu ihe na nzuzo gēnyeghachi kwa gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 6

Echiche Matiu 6:6 na onodu