Matiu 6:7 IGBOB

7 Ma mb͕e unu nēkpe ekpere, unu ekwula okwu-nkwukwasi efù, dika ndi mba ọzọ nēme: n'ihi na ha nēchè na agānu olu-ha n'ọtutu okwu ha nēkwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 6

Echiche Matiu 6:7 na onodu