Matiu 7:12 IGBOB

12 Ya mere ihe nile, ka ha ra, bú nke unu nāchọ ka madu nēme unu, nēme-kwa-nu madu otú a, unu onwe-unu: n'ihi na nka bu iwu na ndi-amuma Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 7

Echiche Matiu 7:12 na onodu