Matiu 7:13 IGBOB

13 Sinu n'ọnu-uzọ di warara bà: n'ihi na obosara ka ọnu-uzọ ahu di, mbara ka uzọ ahu di kwa, nke nēdubà n'ila-n'iyì, ọtutu ka ha di kwa, bú ndi nēsi na ya nābà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 7

Echiche Matiu 7:13 na onodu