Matiu 7:14 IGBOB

14 N'ihi na warara ka ọnu-uzọ ahu di, nkpagide ka uzọ ahu di kwa, nke nēdubà na ndu, ole-na-ole ka ha di kwa, bú ndi nāchọta ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 7

Echiche Matiu 7:14 na onodu