Ezikiel 10:22 IGBOB

22 Ma oyiyi nke iru-ha, ha onwe-ha bu iru nke m'huru n'akuku osimiri Keba, ka ha si di n'ile ha anya na ha onwe-ha; ha nāga n'iru, onye ọ bula na ncherita-iru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 10

Echiche Ezikiel 10:22 na onodu