Ezikiel 10:21 IGBOB

21 Iru anọ iru anọ diri cherub ọ bula, nkù anọ di-kwa-ra cherub ọ bula; oyiyi nke aka madu di kwa n'okpuru nkù-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 10

Echiche Ezikiel 10:21 na onodu