Ezikiel 11:12 IGBOB

12 unu ewe mara na Mu onwem bu Jehova: n'ihi na n'ukpurum nile ka unu nējegharighi, ọ bu kwa ihe nile nke M'kpere n'ikpe ka unu nēmeghi, kama ọ bu dika ikpé nile nke mba nile nke di unu buruburu si di ka unu meworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 11

Echiche Ezikiel 11:12 na onodu