Ezikiel 11:13 IGBOB

13 O rue, mb͕e M'buru amuma, na Pelataia nwa Benaia nwuru. M'we da kpue irum n'ala, tie nkpu n'oké olu, si, Ewó, Onye-nwe-ayi Jehova! ọ̀ bu ka ndi Israel fọduru gwusia ka Gi onwe-gi nēme?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 11

Echiche Ezikiel 11:13 na onodu