Ezikiel 14:20 IGBOB

20 asi na Noa na Daniel na Job nọ n'etiti ya, Mu onwem nādi ndu, (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta), ọ dighi nwa-nwoke ma-ọbu nwa-nwayi ha gānaputa ma-ọli; ha onwe-ha gēji ezi omume-ha naputa nání nkpuru-obi-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 14

Echiche Ezikiel 14:20 na onodu