Ezikiel 14:21 IGBOB

21 N'ihi na otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Àgēsi kwa aṅa naputa ya ma-ọli mb͕e ọ bu ikpém anọ jọrọ njọ, bú mma-agha na oké unwu na ajọ anu-ọhia na ajọ ọria nēfe efe, ka M'zigara na Jerusalem, ibipu madu na anumanu nime ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 14

Echiche Ezikiel 14:21 na onodu