Ezikiel 16:33 IGBOB

33 Ndinyom nile nke nākwa iko ka ha nēnye onyinye: ma gi onwe-gi enyewo ndikom nile nāhu gi n'anya onyinye-gi nile, i we go ha ngo, ka ha si n'ebe nile di buruburu biakute gi n'ihi ikwa-iko-gi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 16

Echiche Ezikiel 16:33 na onodu