Ezikiel 16:34 IGBOB

34 Gi na ndinyom ọzọ we di iche n'ikwa-iko-gi nile otú a, na ọ dighi onye nākwaso gi iko: na ebe i nēnye onyinye, ma ọ dighi onyinye enyeworo gi, i we ghọ onye di iche.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 16

Echiche Ezikiel 16:34 na onodu