19 N'ihi nka ka Onye-nwe-ayi Jehova ji si otú a: Mu onwem nādi ndu, n'ezie ọb͕ub͕a-iyim nke o ledaworo, na ọb͕ub͕a-ndum nke o mebiworo, M'gātukwasi kwa ya n'isi-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 17
Echiche Ezikiel 17:19 na onodu