Ezikiel 17:20 IGBOB

20 M'gāb͕asa ub͕um n'aru ya, agāma kwa ya n'ọnyàm, M'gēme kwa ka ọ biarue Babilon, Mu na ya gēkpe kwa ikpe n'ebe ahu bayere nmekpu-ya nke o mekpuru megidem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 17

Echiche Ezikiel 17:20 na onodu