Ezikiel 17:22 IGBOB

22 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Mu onwem gēwere kwa ufọdu n'ọnu-ọnu osisi cedar di elu, kua ya; n'ọnu alaka-ya nke wara ọhu ka M'gākubipu alaka di nrò, Mu onwem gāku kwa ya n'elu ugwu di elu nke atuliri elu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 17

Echiche Ezikiel 17:22 na onodu