Ezikiel 17:23 IGBOB

23 n'ugwu nke ebe di elu nke Israel ka M'gāku ya: ọ gāwaputa kwa ngalaba, mia nkpuru, ghọ osisi cedar mab͕uru onwe-ya: n'okpuru ya ka nnunu nile di iche iche gēbi; na ǹdò alaka-ya nile ka ha gēbi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 17

Echiche Ezikiel 17:23 na onodu