Ezikiel 17:6 IGBOB

6 O we pue, ghọ osisi vine nāwasa awasa nke di nkpunkpu, nke alaka-ya nile chere ya iru, nkpọrọgwu-ya nile di kwa n'okpuru ya: o we ghọ osisi vine, waputa ngalaba, wa alaka mara nma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 17

Echiche Ezikiel 17:6 na onodu