Ezikiel 17:5 IGBOB

5 O we chiri ufọdu na nkpuru ala ahu, kua ya n'ubi di nma iku nkpuru; ọ kuru ya n'akuku ọtutu miri; dika osisi willow ka o tiyere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 17

Echiche Ezikiel 17:5 na onodu