Ezikiel 20:42 IGBOB

42 Unu gāma kwa na Mu onwem bu Jehova, mb͕e M'gēme ka unu ba n'ala Israel, n'ala ahu nke M'weliri akam elu iwere ya nye nna-unu-hà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 20

Echiche Ezikiel 20:42 na onodu