Ezikiel 20:43 IGBOB

43 Unu gēcheta kwa n'ebe ahu uzọ nile unu, na omume nile unu, nke unu meruru onwe-unu nime ha; unu gāsọ kwa onwe-unu oyi n'iru unu n'ihi ihe ọjọ nile unu nke unu meworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 20

Echiche Ezikiel 20:43 na onodu