Ezikiel 20:8 IGBOB

8 Ha we nupu isi n'okpurum, ha ekweghi kwa igem nti; ha etufughi, onye ọ bula ihe-árú nile nke anya-ya abua, ha arapughi kwa arusi nile nke Ijipt: M'we si na M'gāwukwasi ha ọnumam, imezu iwem megide ha n'etiti ala Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 20

Echiche Ezikiel 20:8 na onodu