Ezikiel 20:9 IGBOB

9 Ma alurum ọlu n'ihi aham, ka ewe ghara ime ya ka ọ ghara idi nsọ n'anya mba nile, ndi ha onwe-ha nọ n'etiti ha, ndi M'mere ka ha maram n'anya-ha, n'ime ka ha si n'ala Ijipt puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 20

Echiche Ezikiel 20:9 na onodu